EFCC tufuru nari nde naịra ịse na iri isii na atọ (N563 million) i ji zụta kọmputa na igwe eji eme fotokọpi n’afọ ise. Ụlọ ọrụ anaedebanyeghị aha ya ka enyere ọrụngo. Ugbua, ọ chọrọ ka enye ya nari nde naịra atọ (N300 million) n’afọ 2025.
By ADEDOKUN THEOPHILUS Ọ bụ ezie na ụlọ ọrụ na-alụ ọgụ megide ọghọm n’ala Nigeria, nke a anakpo Economic and Financial Crimes Commission (EFCC), jiri ego ruru narị nde naịra ise na iri isii na atọ n’ịzụ kọmputa na igwe na-eme fotokopi n’ime afọ ise gara aga, ha ka na-etinye narị nde atọ ọzọ n’akwụkwọ…
